NACESS Etoola Akanachî Enugu Steeti Maka Mgbata Ôsô Enyemaka bụ nke ogbatara, n’ebe ụmụ akwụkwọ Enugu,bụ ndị na agụ akwụkwọ na mahadum Jos nọ Lee Video; https://youtu.be/oAAW6CRF1eA https://youtu.be/4AdJLyAHwOo Ndị otu jikọtara ụmụ akwụkwọ Enugu niile enwere na mba ụwa dum, bụ ndị otu nke ana akpọ “National Council of Enugu State Students” (NACESS) etoolaa Akanachi […]
Tag: Unijos
